Tuesday, August 14, 2018

Phyno & DJ Enimoney - Mmili MP3, Video & Lyrics - MP3 Download, MP4 Download






Phyno & DJ Enimoney - Mmili MP3, Video & Lyrics      


Phyno & DJ Enimoney - Mmili MP3, Video & Lyrics




Music Details                                                                     


phyno songs


Artists: Phyno
Featured Artist: DJ Enimoney
Album: Unknown
Released: 2017
Track Name: Mmili
Available: MP3 (Audio), MP4 (Video) & Lyrics






Phyno & DJ Enimoney - Mmili MP3 Download - Play    



Download Phyno & DJ Enimoney - Mmili mp3 from cloudup.com Download Phyno & DJ Enimoney - Mmili mp3 from tooxclusive.com download Phyno & DJ Enimoney - Mmili audio from 360nobs.com download Phyno & DJ Enimoney - Mmili mp3 from 9jaflaver.com novice2star.com Phyno & DJ Enimoney - Mmili mp3 download naijavibes.com Phyno & DJ Enimoney - Mmili mp3 download jaguda.com Phyno & DJ Enimoney - Mmili mp3 download









Phyno & DJ Enimoney - Mmili Lyrics - Sing along        



phyno mmili lyrics


Mmili Lyrics

Its Kezyclef production
Mmili na agum
Milli na agum
Mmili na agum
Milli na agum

Nwanne odikwa ocha
(Orere ere)
The babe amakwa eme
(Omakwa eme)
Nwanne onwere anu
(Otara aru)
Nwanne onwere anu
(Otara aru)
Nwanne omere olee
(Otiri eti)
The babe odikwa ohi
(Otiri eti)
Nwanne onwere anu
(Otara aru)
Nwanne onwere anu
(Otara aru)
Post-Chorus:
Okwa ina awa anya
Onye mee ka onaghi ebe akwa itinye ya yabasi na anya
That girl ije emere anyi guy okwa ima na obu onye afia
That thing ina eme na ime room okwa ima na ona ato ncha
Abiarom ebea kam anyi furiba onu maa idigh eme igwam kam aja
Oburu gi ime gini
? ka anyi bia lesi gi
? si gi na ana toast gi
Imalu na ihe na ato uto ga eri isi gi
Obulo umu nwanyi niile na agba mmili
Bia ka ngosi gi ife di na isi mmili
? ka ma obu udu mmili
Nwoke buru ebu, nwoke na eji mmili
Ona atom uto kam obu willi willi
Otu nwoke kpachirim na kirikiri
Asa eyiro pant mana oyikwa shimi
Mana isi ya weputa ya omewa gididi
Oka na achu umu asa ka ona achu ngbada
Last class bukwa?
Levels karia anyi ebuo ladder
Nwa igbagochakwana anyi emee ngbada

She want to kill and go
(Abu onye olu eh abum onye olu)
Le ka oji A pakagekwa
(Abu onye olu eh abum onye olu)
Si na nwaa bu slay mama
(Abu onye olu eh abum onye olu)
Fuuuuummmmmmmm
Onogide iwe esieee
Pre-Chorus:
Nwanne odikwa ocha
(Orere ere)
The babe amakwa eme
(Omakwa eme)
Nwanne onwere anu
(Otara aru)
Nwanne onwere anu
(Otara aru)
Nwanne omere olee
(Otiri eti)
The babe odikwa ohi
(Otiri eti)
Nwanne onwere anu
(Otara aru)
Nwanne onwere anu
(Otara aru)

Okwa ina awa anya
Onye mee ka onaghi ebe akwa itinye ya yabasi na anya
That girl ije emere anyi guy okwa ima na obu onye afia
That thing ina eme na ime room okwa ima na ona ato ncha
Abiarom ebea kam anyi furiba onu maa idigh eme igwam kam aja
Oburu gi ime gini
Ukwu nwaa na agafe dika mmili
? maka oga eri isi gi
Kama? na ide mmili
Maka obulo umu nwanyi niile na agba mmili
Osokwaya buru na osi na mba mmili
And aru di ya mma anyi ga agba ya nkili
Na men ga anabataya ma oburu onye apkiri
Imana ifebara aba abago chororo
Before mpia oku aga? chagodu
As a bad girl nye ya koboko
Iga ahu ihe mere eji agabazinum ngiri
Mgbe nwoke na achughari umu asa ka ijiji
Before irie iga enweriri ndidi

She want to kill and go
(Abu onye olu eh abum onye olu)
Le ka oji A pakagekwa
(Abu onye olu eh abum onye olu)
Si na nwaa bu slay mama
(Abu onye olu eh abum onye olu)
Fuuuuummmmmmmm
Onogide iwe esieee

Nwanne odikwa ocha
(Orere ere)
The babe amakwa eme
(Omakwa eme)
Nwanne onwere anu
(Otara aru)
Nwanne onwere anu
(Otara aru)
Nwanne omere olee
(Otiri eti)
The babe odikwa ohi
(Otiri eti)
Nwanne onwere anu
(Otara aru)
Nwanne onwere anu
(Otara aru)
Post-Chorus:
Okwa ina awa anya
Onye mee ka onaghi ebe akwa itinye ya yabasi na anya
That girl ije emere anyi guy okwa ima na obu onye afia
That thing ina eme na ime room okwa ima na ona ato ncha
Abiarom ebea kam anyi furiba onu maa idigh eme igwam kam aja




Phyno & DJ Enimoney - Mmili Video - MP4 Download  


youtube.com Phyno & DJ Enimoney - Mmili mp4 download 

Previous Post
Next Post

0 comments: